Chimefula Research Centre

Chimefula Research Centre A Home for Igbo Historical Studies

Our discussion programme holds today by 11:00am.Join us as we examine the strengths, challenges, and future of the Igbo ...
16/05/2026

Our discussion programme holds today by 11:00am.

Join us as we examine the strengths, challenges, and future of the Igbo apprenticeship system.

Chimefula Research Centre

Nke a bụ ngwụsị ajụjụ gbasara Omenaala na Ewumewu nke sitere na WASSCE 2026.Lee ma ị ga-azatali ha. 57. Osisi e si na ya...
14/05/2026

Nke a bụ ngwụsị ajụjụ gbasara Omenaala na Ewumewu nke sitere na WASSCE 2026.

Lee ma ị ga-azatali ha.

57. Osisi e si na ya apịchapịụta 'ọfọ' bụ

A. Ogirisi.

B. Ọjị.

C. Ọfọ.

D. Ngwu.

55. Nke na-egosipụta ikpe nkwụmọtọ na ikike pụrụ iche n'ezinaụlọ bụ

A. Ọfọ.

B. Ikenga.

C. Okpesi.

D. Ọtọnsị.

59. Otu n'ime ndị a abụghị osisi e ji apị Ikenga.

A. Ogirisi

B. Ọjị

C. Ọfọ

D. Ngwu

60. Nke esoghị n'uru dị n'ezinaụlọ mbisa bụ

A. ichekwa ndị nọ n'ime ya.

B. inye aka zulite ụmụaka n'omenala ha.

C. ime ka ahụhụ belatara ndị okenye.

D. ime ka ụfọdụ na-atụkwasị obi n'ebe ụmụnne ha nọ.

Ndeewo nụ!
Chimefula Research Centre

Ajụjụ ndị a sitere n'ule WASSCE e lere ụnyaahụ. Lee ma ị ga-azatali ha:OMENALA NA EWUMEWU53. N'odinala Igbo, e nwere eke...
13/05/2026

Ajụjụ ndị a sitere n'ule WASSCE e lere ụnyaahụ. Lee ma ị ga-azatali ha:

OMENALA NA EWUMEWU

53. N'odinala Igbo, e nwere ekele mgbe dị iche ma e wepụ oge

A. ụtụtụ.

B. anyasị.

C. ehihie.

D. ọrụ.

54. Otu ụzọ ndị Igbo si enye okenye nsọpụrụ n'ọha ma ọ na-ekwu okwu bụ na a

A. ga-enye ya oche.

B. gaghị amanye ya aka n'ọnụ.

C. ga-etu ya aha otutu ya.

D. gaghị akpọ ya iyi.

55. Ebe a na-emekarị mmemme ịtụ nzu bụ na

A. be ndị eze.

B. ọgbakọ ụmụnna.

C. alụụm di na nwunye.

D. nkupụta nwa.

56. Aha ọzọ e nwere ike iji kọwaa "Ọfala" bụ

A. Ịgụ afọ.

B. Ịtụ nzu.

C. Ịgọ ọfọ.

D. Ịgọ ọjị.

Ndeewo nụ!
Chimefula Research Centre

IKORO, MAY 2026The Igbo apprenticeship system (Igba Boi) has shaped generations of entrepreneurs and remains one of the ...
09/05/2026

IKORO, MAY 2026

The Igbo apprenticeship system (Igba Boi) has shaped generations of entrepreneurs and remains one of the most remarkable indigenous economic models in Africa.

Join us this month as we examine its strengths, challenges, and possible reforms in the modern world.

Chimefula Research Centre

ANNOUNCEMENTAs it was held last month, this month’s quiz will also take place at the Chimefula Research Centre office du...
08/05/2026

ANNOUNCEMENT

As it was held last month, this month’s quiz will also take place at the Chimefula Research Centre office during this month’s “Ikoro.”

Kindly check the flier for the areas of concentration.

Please prepare well. If you do not yet have the song, kindly reach out to us on WhatsApp.

Soro anyị na-akwalite asụsụ na omenala Igbo.
Daalụ nụ!
Chimefula Research Centre

Tell us how you see this idiom:IWERE MBAZU MAA AZỤ JILiteral meaning: To use a yam-digging stick to dig the back of a ya...
07/05/2026

Tell us how you see this idiom:

IWERE MBAZU MAA AZỤ JI

Literal meaning: To use a yam-digging stick to dig the back of a yam.

Analysis of the individual words:

Mbazu is a strong stick traditionally used for harvesting yams. In Igbo agricultural practice, yams are carefully unearthed from the front and around the base to avoid damaging the tuber. Digging from the back is improper and can cut or spoil the yam. Thus, the misuse of the mbazu represents the application of a correct tool in a wrong manner, leading to undesirable results.

Figurative meanings: To knowingly do what is wrong despite understanding the right course of action; to deliberately act against better judgment.

CU:
This idiom is used to remind people of the benefits of doing the right thing. It encourages the practice of virtues such as honesty, fairness, sincerity and justice whenever the need arises.

Eg.: Ebe ị na-aga idozi okwu, kwuo ya ka ọ dị, ka ị ghara iwere mbazu maa azụ ji.

Ndeewo nụ!
Chimefula Research Centre

Ndeewo nụ!We sincerely appreciate everyone who contributed to the discussion on the Igbo proverb:“Ụkpana okpoko buuru, n...
03/05/2026

Ndeewo nụ!

We sincerely appreciate everyone who contributed to the discussion on the Igbo proverb:
“Ụkpana okpoko buuru, ntị chiri ya.”

Special thanks to our brother who helped to clarify the correct English equivalents of okpoko. Your contribution was valuable.

Following further review on your comment, we established the following:
Woodpecker — ọtụrụkpọkpọ
Hornbill — okpoko
Shoebill — has no widely known Igbo equivalent

However, it is important to note that our discussion was not primarily about the English names of these birds, nor about the general meaning of the proverb. Rather, our focus was on the most appropriate expression in the proverb — whether it should be “gburu” or “buuru.”

Daalụ nụ!
Chimefula Research Centre

01/05/2026

What happens when the love of money becomes a way of life?

Okpa Aku Eri Eri doesn’t just tell a story, it holds up a mirror. A powerful reminder that when wealth comes before values, something always breaks… and it’s usually us.

Chimefula Research Centre’s Book of the Month of April is Okpa Aku Eri Eri and wow. It’s one of those stories that starts simple but leaves you questioning everything, especially our obsession with money and status.

Because at what point does hustle become greed?




Answer to Our Recent Question“Ụkpala okpoko gburu/buuru, ntị chiri ya.”To arrive at the correct form, we compare it with...
30/04/2026

Answer to Our Recent Question

“Ụkpala okpoko gburu/buuru, ntị chiri ya.”

To arrive at the correct form, we compare it with a familiar scenario involving egbe (kite) and ọkụkọ (chicken).

When a kite takes a chick, how is it properly expressed in Igbo?
Is it “egbe gburu ọkụkọ” or “egbe buuru ọkụkọ”?

The more appropriate expression is “egbe buuru ọkụkọ”. This is because the kite carries it away.

Applying this to the proverb we are discussing:
What happens is that the okpoko (woodpecker) comes to carry away (buru) the ụkpala, intending to eat it.

Therefore, while “gburu” (killed) is not entirely incorrect, the more accurate and contextually appropriate form is:

ỤKPALA OKPOKO BUURU, NTỊ CHIRI YA.

Daalụ nụ!
Chimefula Research Centre

Considering this image in relation to the question of our previous post, do you think that our great Igbo literary icon,...
28/04/2026

Considering this image in relation to the question of our previous post, do you think that our great Igbo literary icon, Tony Ubesie, was right with this title?

Share your thoughts. We will soon reveal the correct answer.

Chimefula Research Centre

Which of the options is better to complete this proverb... And why...Ndeewo nụ!Chimefula Research Centre
27/04/2026

Which of the options is better to complete this proverb... And why...

Ndeewo nụ!
Chimefula Research Centre

Address

Onitsha
430...

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Chimefula Research Centre posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share

Category